Igbo mma mma nu!Zuo nu!rie nu!Kwezuo nu!Isee!!Owu unu ka ayi ji aba mba na Nairaland.Nnewi (Anaedo) na asi 'de eme' -well done or thank you. ![]() Ndi Kwale na ekele kwa otu i bu nna n'ebe Omenaala NdiIgbo noo. A bu m onye Ozubulu n'ime okpuru ochichi Ekwusigo L.G.A na Anambra steeti, Na be anyi bu Ozubulu anyi na asi 'de eme' ma obu 'ime la', Asusu Igbo ga-adi oo 1 Like Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by BiafranFirstSon ( m ): 9:57am On Oct 15, 2011. Abagworo:I think what the OP wanted to get is the salutations and not these kinds of greeting.For example in Oguta,we hail ' Aje',/bIn Ikwerre its 'Meka' in Ngwa it is 'Mazi' in Ohafia it is 'Kawo',in Afikpo it is 'bjokwa',in Orsu it is 'ooni', in Ozubulu it is 'deme',in Etche it is 'chika'.O dika ndi Abiriba, Abam Ohafia na ekele kwa jokwa.Odi mma imata na ndi Oguta na ekelekwa Aje. Biko nu omumna kanyi lowa alowa.Ndigbo eji eme onu ndewu nu. Anyaukwu, oke ochichi, ohi, ebirebe, itoro nmadu na umu njo ihe juru na ala ibo.Oga dinma oburu na ndi okemadu anyi wenre gaa aputa jikota aka kaa anyi chu pu omume oju na kwa ndi oju bata ra na ala anyi.Ihe ejiri mara anyi nambu bu eziukwu, imara Chineke nakwa ntukwasa obi, onru.
0 Comments
Leave a Reply. |
Details
AuthorWrite something about yourself. No need to be fancy, just an overview. ArchivesCategories |